1 Ndị Kọrịnt 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ndị na-ekweghị ekwe akpọọ unu òkù, unu achọọkwa ije, rienụ ihe ọ bụla e debere n’ihu unu,+ n’ajụghị ase ọ bụla maka akọ na uche unu.+
27 Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ndị na-ekweghị ekwe akpọọ unu òkù, unu achọọkwa ije, rienụ ihe ọ bụla e debere n’ihu unu,+ n’ajụghị ase ọ bụla maka akọ na uche unu.+