2 Ndị Kọrịnt 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M nọ na-echegbu onwe m maka na ahụghị m Taịtọs+ nwanna m. N’ihi ya, m sịrị ụmụnna nọ ebe ahụ ka ọ dị n’oge ọzọ, gawazie Masedonia.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Ịgba Àmà, p. 166 Ụlọ Nche,11/15/1998, p. 30
13 M nọ na-echegbu onwe m maka na ahụghị m Taịtọs+ nwanna m. N’ihi ya, m sịrị ụmụnna nọ ebe ahụ ka ọ dị n’oge ọzọ, gawazie Masedonia.+