2 Ndị Kọrịnt 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anyị na-ebi ndụ dị ọcha. Anyị na-ebi ndụ otú gosiri na anyị ma eziokwu. Anyị na-enwe ndidi.+ Anyị dị obiọma.+ Anyị na-ekwe ka mmụọ nsọ na-edu anyị. Anyị hụrụ ndị ọzọ n’anya, ma ọ bụghị n’elu ọnụ.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:6 Ụlọ Nche,12/15/1998, p. 19
6 Anyị na-ebi ndụ dị ọcha. Anyị na-ebi ndụ otú gosiri na anyị ma eziokwu. Anyị na-enwe ndidi.+ Anyị dị obiọma.+ Anyị na-ekwe ka mmụọ nsọ na-edu anyị. Anyị hụrụ ndị ọzọ n’anya, ma ọ bụghị n’elu ọnụ.+