13 Na-edirinụ ibe unu ihe, na-agbagharakwanụ ibe unu kpamkpam+ ma e nwee onye ibe ya mejọrọ.+ Jehova* gbaghaara unu kpamkpam, unu kwesịkwara ịna-emere ibe unu otú ahụ.+
14 Ma anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, ka unu na-adọ ndị na-enupụ isi aka ná ntị,+ na-agụgụ ndị dara mbà, na-enyere ndị na-adịghị ike aka, na-enwekwara mmadụ niile ndidi.+