2 Ndị Kọrịnt 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe a ka m chere:+ Ime ihe a ga-abara unu uru, n’ihi na o meela otu afọ unu malitere inye onyinye, unu jikwa obi unu niile na-enye ya.
10 Ihe a ka m chere:+ Ime ihe a ga-abara unu uru, n’ihi na o meela otu afọ unu malitere inye onyinye, unu jikwa obi unu niile na-enye ya.