2 Ndị Kọrịnt 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ana m ekwukwa uche m n’ihe a:+ n’ihi na okwu a baara unu uru,+ ebe ọ bụ na n’otu afọ gara aga, unu malitere, ọ bụghị naanị ime ya eme, kamakwa ịchọ ime ya;+
10 Ana m ekwukwa uche m n’ihe a:+ n’ihi na okwu a baara unu uru,+ ebe ọ bụ na n’otu afọ gara aga, unu malitere, ọ bụghị naanị ime ya eme, kamakwa ịchọ ime ya;+