2 Ndị Kọrịnt 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ekwere m unu nkwa na m ga-akpọrọ unu kpọnye Kraịst ka ọ lụwa unu. Achọkwara m ka unu dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke mgbe m ga-akpọgara unu ya.+ Ọ bụ ya mere ihe gbasara unu ji emetụ m n’obi otú o si emetụ Chineke.
2 Ekwere m unu nkwa na m ga-akpọrọ unu kpọnye Kraịst ka ọ lụwa unu. Achọkwara m ka unu dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke mgbe m ga-akpọgara unu ya.+ Ọ bụ ya mere ihe gbasara unu ji emetụ m n’obi otú o si emetụ Chineke.