2 Ndị Kọrịnt 11:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ana m aga ọtụtụ ebe. Ka m na-aga, e nwere oge ndị m hụsiri anya ma n’osimiri, ma n’aka ndị ohi, ma n’aka ndị obodo anyị,+ ma n’aka ndị mba ọzọ,+ ma n’obodo ukwu,+ ma n’ala ịkpa, ma n’oké osimiri, ma n’aka ndị na-abụghị ezigbo ụmụnna. 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:26 Ụlọ Nche,7/15/2000, p. 269/1/1992, p. 126/15/1990, p. 11, 24-25
26 Ana m aga ọtụtụ ebe. Ka m na-aga, e nwere oge ndị m hụsiri anya ma n’osimiri, ma n’aka ndị ohi, ma n’aka ndị obodo anyị,+ ma n’aka ndị mba ọzọ,+ ma n’obodo ukwu,+ ma n’ala ịkpa, ma n’oké osimiri, ma n’aka ndị na-abụghị ezigbo ụmụnna.