Ndị Galeshia 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma ihe meziri okwu ahụ ji bido bụ na e nwere ụmụnna ụgha e ji nwayọọ kpọbata,+ ndị gbebatara ka ha mee ka anyị gharazie inwere onwe anyị+ otú anyị nweere onwe anyị maka na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu, ka ha wee mee ka anyị bụrụ ndị ohu.+
4 Ma ihe meziri okwu ahụ ji bido bụ na e nwere ụmụnna ụgha e ji nwayọọ kpọbata,+ ndị gbebatara ka ha mee ka anyị gharazie inwere onwe anyị+ otú anyị nweere onwe anyị maka na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu, ka ha wee mee ka anyị bụrụ ndị ohu.+