Ndị Galeshia 4:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma, gịnị ka e kwuru n’Akwụkwọ Nsọ? “Chụpụ nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi na nwa ya, n’ihi na nwa nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi agaghị eso nwa nke nwaanyị ahụ nweere onwe ya keta akụnụba gị.”+
30 Ma, gịnị ka e kwuru n’Akwụkwọ Nsọ? “Chụpụ nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi na nwa ya, n’ihi na nwa nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi agaghị eso nwa nke nwaanyị ahụ nweere onwe ya keta akụnụba gị.”+