Ndị Galeshia 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Otú o sina dị, gịnị ka Akwụkwọ Nsọ kwuru? “Chụpụ nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi na nwa ya, n’ihi na nwa nke nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi agaghị eso nwa nke nwaanyị ahụ nweere onwe ya bụrụ onye nketa ma ọlị.”+
30 Otú o sina dị, gịnị ka Akwụkwọ Nsọ kwuru? “Chụpụ nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi na nwa ya, n’ihi na nwa nke nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi agaghị eso nwa nke nwaanyị ahụ nweere onwe ya bụrụ onye nketa ma ọlị.”+