-
Ndị Filipaị 1:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Gịnị meziri? Otú ọ bụla e si na-ekwusa ya, ma è ji aghụghọ na-ekwusa ya ma è ji ezi obi na-ekwusa ya, ihe bụ́ isi bụ na a na-ekwusa gbasara Kraịst. Ana m aṅụrịkwa ọṅụ na a na-ekwusa ya. N’eziokwu, m ga na-aṅụrị ọṅụ,
-