Ndị Filipaị 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ̀ dị ihe o mere? Ọ dịghị, ọ bụ naanị na a na-ekwusa Kraịst+ n’ụzọ ọ bụla, ma ọ bụ n’aghụghọ+ ma ọ bụ n’eziokwu, ana m aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi ya. N’eziokwu, m ga na-aṅụrị ọṅụ,
18 Ọ̀ dị ihe o mere? Ọ dịghị, ọ bụ naanị na a na-ekwusa Kraịst+ n’ụzọ ọ bụla, ma ọ bụ n’aghụghọ+ ma ọ bụ n’eziokwu, ana m aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi ya. N’eziokwu, m ga na-aṅụrị ọṅụ,