Ndị Filipaị 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ọ bụ anyị bụ ndị e biri ezigbo úgwù,+ anyị ndị mmụọ Chineke mere ka anyị na-eje ozi dị nsọ, ndị ji Kraịst Jizọs anya isi,+ ndị na-atụkwasịghịkwa obi n’anụ ahụ́,
3 N’ihi na ọ bụ anyị bụ ndị e biri ezigbo úgwù,+ anyị ndị mmụọ Chineke mere ka anyị na-eje ozi dị nsọ, ndị ji Kraịst Jizọs anya isi,+ ndị na-atụkwasịghịkwa obi n’anụ ahụ́,