Ndị Filipaị 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụ anyị bụ ndị nwere ezi ibi úgwù,+ ndị na-eje ozi dị nsọ site na mmụọ Chineke,+ anyị jikwa Kraịst Jizọs anya isi,+ anyị enweghịkwa obi ike n’anụ ahụ́,+
3 N’ihi na ọ bụ anyị bụ ndị nwere ezi ibi úgwù,+ ndị na-eje ozi dị nsọ site na mmụọ Chineke,+ anyị jikwa Kraịst Jizọs anya isi,+ anyị enweghịkwa obi ike n’anụ ahụ́,+