14 Ya adịla mgbe m ga-anya isi, ọ gwụla ma ọ̀ bụ ịnya isi n’osisi ịta ahụhụ+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ onye e si n’aka ya kpọgide ụwa n’osisi n’ebe m nọ,+ kpọgidekwa m n’ebe ụwa dị.
14 lezienụ ka ọbara+ Kraịst, bụ́ onye sitere ná nduzi nke mmụọ ebighị ebi were onwe ya chụọrọ Chineke àjà+ n’enweghị mmerụ, ga-esi sachapụ+ akọ na uche anyị ọrụ dị iche iche nwụrụ anwụ,+ ka anyị wee na-ejere Chineke ahụ dị ndụ ozi dị nsọ!+