Ndị Filipaị 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụghị na mụ enwetala ihe m na-atụ anya ya ma ọ bụ na e meela ka m zuo okè, kama m na-agbalịsi ike+ ka m mara ma m̀ ga-enweta ihe ahụ mere Kraịst Jizọs ji họrọ m.+
12 Ọ bụghị na mụ enwetala ihe m na-atụ anya ya ma ọ bụ na e meela ka m zuo okè, kama m na-agbalịsi ike+ ka m mara ma m̀ ga-enweta ihe ahụ mere Kraịst Jizọs ji họrọ m.+