Ndị Filipaị 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụghị na mụ anatawo ya ma ọ bụ na e mewo ka m zuo okè,+ kama m na-achụso+ ya iji hụ ma m̀ ga-ejide+ ihe ahụ ọ bụ n’ihi ya ka Kraịst Jizọs ji jide m.+
12 Ọ bụghị na mụ anatawo ya ma ọ bụ na e mewo ka m zuo okè,+ kama m na-achụso+ ya iji hụ ma m̀ ga-ejide+ ihe ahụ ọ bụ n’ihi ya ka Kraịst Jizọs ji jide m.+