-
1 Timoti 6:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ka ndị ohu ghara iji maka na ndị nna ha ukwu bụ ụmụnna hapụ ịna-akwanyere ha ùgwù. Kama, ka ha jiri obi ha niile na-agbara ha ohu, n’ihi na ọ bụ ụmụnna na ndị ha hụrụ n’anya ka ohu ha na-agba na-abara uru.
Na-akụziri ha ihe ndị a, na-agbakwa ha ume ka ha na-eme ha.
-