2 Ka ndị nwere ndị kwere ekwe dị ka ndị nwe ha+ gharakwa ilelị ha,+ n’ihi na ha bụ ụmụnna.+ Kama nke ahụ, ka ha dịrị njikere karị ịbụ ohu, n’ihi na ọ bụ ndị kwere ekwe na ndị a hụrụ n’anya na-erite uru n’ozi dị mma ha na-eje.
Na-akụzi ihe ndị a+ ma na-enye ndụmọdụ ndị a.