2 Timoti 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma Onyenwe anyị nyeere m aka ma nye m ike, ka e wee si n’aka m kwusaa ozi ọma ahụ ruo n’isi, ka mba niile nụkwa ya.+ Ọ napụtakwara m n’ọnụ ọdụm.+ 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:17 Ụlọ Nche,4/15/2015, p. 24-26, 28
17 Ma Onyenwe anyị nyeere m aka ma nye m ike, ka e wee si n’aka m kwusaa ozi ọma ahụ ruo n’isi, ka mba niile nụkwa ya.+ Ọ napụtakwara m n’ọnụ ọdụm.+