Ndị Hibru 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, ebe ọ bụ na Chineke kwuru na anyị ka nwere ike iso ya zuo ike, ka anyị lezie anya* ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime anyị na-agaghị eru eru iso zuo ike ahụ.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:1 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 26-277/15/1998, p. 17
4 N’ihi ya, ebe ọ bụ na Chineke kwuru na anyị ka nwere ike iso ya zuo ike, ka anyị lezie anya* ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime anyị na-agaghị eru eru iso zuo ike ahụ.+