Ndị Hibru 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mmadụ ọ bụla a họpụtara ka ọ bụrụ nnukwu onye nchụàjà, a họpụtara ya ka ọ na-ejere ndị mmadụ ozi n’ihe gbasara ofufe ha na-efe Chineke,+ ka o wee na-ewetara Chineke onyinye ha dị iche iche, na-achụkwa àjà maka mmehie ha.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche,1/15/2012, p. 288/15/2000, p. 14
5 Mmadụ ọ bụla a họpụtara ka ọ bụrụ nnukwu onye nchụàjà, a họpụtara ya ka ọ na-ejere ndị mmadụ ozi n’ihe gbasara ofufe ha na-efe Chineke,+ ka o wee na-ewetara Chineke onyinye ha dị iche iche, na-achụkwa àjà maka mmehie ha.+