Ndị Hibru 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà ọ bụla nke e si n’etiti ụmụ mmadụ họrọ bụ onye a họpụtara ijere Chineke ozi+ n’ihi ụmụ mmadụ, ka o wee na-eche onyinye n’ihu ya, na-achụkwa àjà maka mmehie.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche,1/15/2012, p. 288/15/2000, p. 14
5 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà ọ bụla nke e si n’etiti ụmụ mmadụ họrọ bụ onye a họpụtara ijere Chineke ozi+ n’ihi ụmụ mmadụ, ka o wee na-eche onyinye n’ihu ya, na-achụkwa àjà maka mmehie.+