6 Ọ ga-ewetara Jehova àjà ikpe ọmụma ya,+ ya bụ, obere nne atụrụ ma ọ bụ obere nne ewu,+ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya.+
3 N’ihi na a na-ahọpụta nnukwu onye nchụàjà ọ bụla iche onyinye n’ihu Chineke na ịchụ àjà;+ ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka onye a nweekwa ihe ọ ga-achụ n’àjà.+