Ndị Hibru 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Otú ahụ ka ọ dịkwa Kraịst. O toghị onwe ya+ ma jiri aka ya họpụta onwe ya ka ọ bụrụ nnukwu onye nchụàjà, kama ọ bụ Onye nyere ya otuto gwara ya, sị: “Ị bụ ọkpara m. Abụrụla m nna gị taa.”+
5 Otú ahụ ka ọ dịkwa Kraịst. O toghị onwe ya+ ma jiri aka ya họpụta onwe ya ka ọ bụrụ nnukwu onye nchụàjà, kama ọ bụ Onye nyere ya otuto gwara ya, sị: “Ị bụ ọkpara m. Abụrụla m nna gị taa.”+