Ndị Hibru 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 (n’ihi na e nwere ndị nchụàjà Chineke na-aṅụghị iyi tupu e mee ha ndị nchụàjà, ma tupu onye a abụrụ onye nchụàjà, Chineke ṅụrụ iyi banyere ya, sị: “Jehova* aṅụọla iyi, ọ gaghịkwa agbanwe obi ya,* ‘Ị bụ onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi’”),+
21 (n’ihi na e nwere ndị nchụàjà Chineke na-aṅụghị iyi tupu e mee ha ndị nchụàjà, ma tupu onye a abụrụ onye nchụàjà, Chineke ṅụrụ iyi banyere ya, sị: “Jehova* aṅụọla iyi, ọ gaghịkwa agbanwe obi ya,* ‘Ị bụ onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi’”),+