21 (n’ihi na e nwere ndị a na-ejighị ịṅụ iyi mee ka ha ghọọ ndị nchụàjà, ma e nwere otu onye nke e ji ịṅụ iyi mee ka ọ ghọọ onye nchụàjà site n’aka Onye ahụ nke kwuru banyere ya, sị: “Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta), ‘Ị bụ onye nchụàjà ruo mgbe ebighị ebi,’”)+