Ndị Hibru 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “‘A gaghịzi enwe onye ga-akụziri nwa amaala ibe ya na nwanne ya, sị: “Mara Jehova.”* N’ihi na ha niile ga-ama m, malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu.
11 “‘A gaghịzi enwe onye ga-akụziri nwa amaala ibe ya na nwanne ya, sị: “Mara Jehova.”* N’ihi na ha niile ga-ama m, malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu.