Ndị Hibru 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Onye ọ bụla n’ime ha agaghịkwa akụziri nwa amaala ibe ya na nwanne ya, sị: “Mara Jehova!”+ N’ihi na ha niile ga-amara m,+ malite n’onye kasị nta ruo n’onye kasị ukwuu n’ime ha.
11 “‘Onye ọ bụla n’ime ha agaghịkwa akụziri nwa amaala ibe ya na nwanne ya, sị: “Mara Jehova!”+ N’ihi na ha niile ga-amara m,+ malite n’onye kasị nta ruo n’onye kasị ukwuu n’ime ha.