Ndị Hibru 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe ọ sịrị “ọgbụgba ndụ ọhụrụ,” o meela ka nke mbụ bụrụ nke ochie.+ Ọ fọrọ obere ka ihe ahụ mere ochie, nke oge ya na-agafekwa, gharazie ịdị.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:13 Ụlọ Nche,10/15/2014, p. 15-16 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 101-103
13 Mgbe ọ sịrị “ọgbụgba ndụ ọhụrụ,” o meela ka nke mbụ bụrụ nke ochie.+ Ọ fọrọ obere ka ihe ahụ mere ochie, nke oge ya na-agafekwa, gharazie ịdị.+