Ndị Hibru 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ọ sịrị “ọgbụgba ndụ ọhụrụ,” o mewo ka nke mbụ bụrụ ihe oge ya gafeworo.+ Ma ihe ahụ e mere ka ọ bụrụ ihe oge ya gafeworo, nke mekwara ochie, fọrọ nke nta ka ọ pụọ n’anya.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:13 Ụlọ Nche,10/15/2014, p. 15-16 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 101-103
13 Mgbe ọ sịrị “ọgbụgba ndụ ọhụrụ,” o mewo ka nke mbụ bụrụ ihe oge ya gafeworo.+ Ma ihe ahụ e mere ka ọ bụrụ ihe oge ya gafeworo, nke mekwara ochie, fọrọ nke nta ka ọ pụọ n’anya.+