Matiu 23:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Lee! A hapụworo+ unu ụlọ unu.+ Ndị Efesọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+ Ndị Kọlọsi 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 hichapụkwa+ ihe ahụ e ji aka dee+ nke gbara àmà megide anyị, nke iwu+ mejupụtara, nke na-emegidekwa anyị;+ O wepụwokwa ya n’ụzọ site n’ịkụgide+ ya n’osisi ịta ahụhụ ahụ.+
14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+
14 hichapụkwa+ ihe ahụ e ji aka dee+ nke gbara àmà megide anyị, nke iwu+ mejupụtara, nke na-emegidekwa anyị;+ O wepụwokwa ya n’ụzọ site n’ịkụgide+ ya n’osisi ịta ahụhụ ahụ.+