Jems 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ụmụnna m, osisi fig ò nwere ike ịmị mkpụrụ oliv, ka osisi vaịn ò nwere ike ịmị mkpụrụ fig?+ Mmiri nnu enweghịkwa ike ịgbapụta mmiri dị mma ọṅụṅụ.
12 Ụmụnna m, osisi fig ò nwere ike ịmị mkpụrụ oliv, ka osisi vaịn ò nwere ike ịmị mkpụrụ fig?+ Mmiri nnu enweghịkwa ike ịgbapụta mmiri dị mma ọṅụṅụ.