Jems 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụnna m, osisi fig ọ̀ pụrụ ịmị mkpụrụ oliv, ka osisi vaịn ọ̀ pụrụ ịmị mkpụrụ fig?+ Mmiri nnu apụghịkwa ịgbapụta mmiri na-atọ ụtọ.
12 Ụmụnna m, osisi fig ọ̀ pụrụ ịmị mkpụrụ oliv, ka osisi vaịn ọ̀ pụrụ ịmị mkpụrụ fig?+ Mmiri nnu apụghịkwa ịgbapụta mmiri na-atọ ụtọ.