1 Jọn 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M na-edere unu ihe a, ọ bụghị maka na unu amaghị eziokwu,+ kama ọ bụ maka na unu ma ya, nakwa maka na e nweghị okwu ụgha na-esi n’eziokwu apụta.+
21 M na-edere unu ihe a, ọ bụghị maka na unu amaghị eziokwu,+ kama ọ bụ maka na unu ma ya, nakwa maka na e nweghị okwu ụgha na-esi n’eziokwu apụta.+