1 Jọn 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M na-edetara unu akwụkwọ, ọ bụghị n’ihi na unu amaghị eziokwu ahụ,+ kama n’ihi na unu maara ya,+ nakwa n’ihi na ọ dịghị okwu ụgha nke si n’eziokwu ahụ.+
21 M na-edetara unu akwụkwọ, ọ bụghị n’ihi na unu amaghị eziokwu ahụ,+ kama n’ihi na unu maara ya,+ nakwa n’ihi na ọ dịghị okwu ụgha nke si n’eziokwu ahụ.+