1 Jọn 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụ ihe a ka e ji amata ndị bụ́ ụmụ Chineke na ndị bụ́ ụmụ Ekwensu: Onye ọ bụla na-anaghị eme ezi omume esighị na Chineke, onye na-ahụghị nwanna ya n’anya esighịkwa na ya.+
10 Ọ bụ ihe a ka e ji amata ndị bụ́ ụmụ Chineke na ndị bụ́ ụmụ Ekwensu: Onye ọ bụla na-anaghị eme ezi omume esighị na Chineke, onye na-ahụghị nwanna ya n’anya esighịkwa na ya.+