1 Jọn 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ Chineke na ụmụ Ekwensu pụtara ìhè site n’ihe a: Onye ọ bụla nke na-adịghị eme ezi omume+ esiteghị na Chineke, onye na-ahụghị nwanna ya n’anya esiteghịkwa na Ya.+
10 Ụmụ Chineke na ụmụ Ekwensu pụtara ìhè site n’ihe a: Onye ọ bụla nke na-adịghị eme ezi omume+ esiteghị na Chineke, onye na-ahụghị nwanna ya n’anya esiteghịkwa na Ya.+