1 Jọn 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị m hụrụ n’anya, ka anyị na-ahụ ibe anyị n’anya,+ n’ihi na ịhụnanya si n’aka Chineke. Onye ọ bụla nke hụrụ ndị ọzọ n’anya bụ nwa Chineke, ọ makwa Chineke.+ 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:7 Ụlọ Nche,10/1/2006, p. 21-22
7 Ndị m hụrụ n’anya, ka anyị na-ahụ ibe anyị n’anya,+ n’ihi na ịhụnanya si n’aka Chineke. Onye ọ bụla nke hụrụ ndị ọzọ n’anya bụ nwa Chineke, ọ makwa Chineke.+