1 Jọn 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị m hụrụ n’anya, ka anyị na-ahụrịta ibe anyị n’anya,+ n’ihi na ịhụnanya+ si n’aka Chineke, onye ọ bụla nke nwere ịhụnanya, a mụrụ ya site na Chineke,+ o nwekwara ihe ọmụma banyere Chineke.+ 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:7 Ụlọ Nche,10/1/2006, p. 21-22
7 Ndị m hụrụ n’anya, ka anyị na-ahụrịta ibe anyị n’anya,+ n’ihi na ịhụnanya+ si n’aka Chineke, onye ọ bụla nke nwere ịhụnanya, a mụrụ ya site na Chineke,+ o nwekwara ihe ọmụma banyere Chineke.+