Mkpughe 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ‘Ama m ihe ndị unu na-eme, marakwa otú unu si arụsi ọrụ ike na otú unu si atachi obi. Amakwa m na unu anaghị anabata ndị ọjọọ, nakwa na unu na-anwale ndị na-asị na ha bụ ndịozi,+ ma ha abụghị, unu wee chọpụta na ha bụ ndị ụgha. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Mmezu Mkpughe, p. 33-34 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 11
2 ‘Ama m ihe ndị unu na-eme, marakwa otú unu si arụsi ọrụ ike na otú unu si atachi obi. Amakwa m na unu anaghị anabata ndị ọjọọ, nakwa na unu na-anwale ndị na-asị na ha bụ ndịozi,+ ma ha abụghị, unu wee chọpụta na ha bụ ndị ụgha.