Mkpughe 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ‘Amaara m ihe ndị ị na-eme,+ na ndọgbu ị na-adọgbu onwe gị n’ọrụ na ntachi obi i nwere, amakwaara m na ị pụghị ịnabata ndị ọjọọ, na ị na-anwalekwa+ ndị na-asị na ha bụ ndịozi,+ ma ha abụghị, i wee chọpụta na ha bụ ndị ụgha. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Mmezu Mkpughe, p. 33-34 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 11
2 ‘Amaara m ihe ndị ị na-eme,+ na ndọgbu ị na-adọgbu onwe gị n’ọrụ na ntachi obi i nwere, amakwaara m na ị pụghị ịnabata ndị ọjọọ, na ị na-anwalekwa+ ndị na-asị na ha bụ ndịozi,+ ma ha abụghị, i wee chọpụta na ha bụ ndị ụgha.