Mkpughe 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ‘Ama m ebe unu bi, ya bụ, n’ebe ocheeze Setan dị. Ma, unu ka na-erubere m isi.*+ Unu nwere okwukwe siri ike na m,+ ọbụnadị n’oge Antipas, bụ́ onye àmà m, onye e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye e gburu+ n’obodo unu, ebe Setan bi. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 49 Teta!,7/2013, p. 15 Mmezu Mkpughe, p. 42-43 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 13
13 ‘Ama m ebe unu bi, ya bụ, n’ebe ocheeze Setan dị. Ma, unu ka na-erubere m isi.*+ Unu nwere okwukwe siri ike na m,+ ọbụnadị n’oge Antipas, bụ́ onye àmà m, onye e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye e gburu+ n’obodo unu, ebe Setan bi.
2:13 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 49 Teta!,7/2013, p. 15 Mmezu Mkpughe, p. 42-43 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 13