Luk 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ana m asị unu, onye ọ bụla nke na-agwa ndị mmadụ na ya ma m,+ Nwa nke mmadụ ga-agwakwa ndị mmụọ ozi Chineke na ọ ma onye ahụ.+ 1 Jọn 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Onye ọ bụla nke na-agọnahụ Ọkpara ahụ, ya na Nna anyị adịghị n’otu.+ Ma, onye ọ bụla nke na-ekwupụta na ya kweere n’Ọkpara ahụ,+ ya na Nna anyị dịkwa n’otu.+
8 “Ana m asị unu, onye ọ bụla nke na-agwa ndị mmadụ na ya ma m,+ Nwa nke mmadụ ga-agwakwa ndị mmụọ ozi Chineke na ọ ma onye ahụ.+
23 Onye ọ bụla nke na-agọnahụ Ọkpara ahụ, ya na Nna anyị adịghị n’otu.+ Ma, onye ọ bụla nke na-ekwupụta na ya kweere n’Ọkpara ahụ,+ ya na Nna anyị dịkwa n’otu.+