-
Mkpughe 7:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Mgbe ihe a gachara, ahụrụ m ndị mmụọ ozi anọ ka ha guzo n’akụkụ anọ nke ụwa. Ha jidesiri ifufe si n’akụkụ anọ nke ụwa ike, ka ifufe ọ bụla ghara ife n’ụwa ma ọ bụ n’oké osimiri ma ọ bụ n’osisi ọ bụla.
-