Mkpughe 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe nke a gasịrị, ahụrụ m ndị mmụọ ozi+ anọ ndị guzo na nkuku anọ nke ụwa, ha jidesiri ifufe anọ+ nke ụwa ike, ka ifufe ọ bụla wee ghara ifekwasị ụwa ma ọ bụ oké osimiri ma ọ bụ osisi ọ bụla.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:1 Ụlọ Nche,11/15/2013, p. 1312/15/2007, p. 161/1/1993, p. 6 Mmezu Mkpughe, p. 113-115
7 Mgbe nke a gasịrị, ahụrụ m ndị mmụọ ozi+ anọ ndị guzo na nkuku anọ nke ụwa, ha jidesiri ifufe anọ+ nke ụwa ike, ka ifufe ọ bụla wee ghara ifekwasị ụwa ma ọ bụ oké osimiri ma ọ bụ osisi ọ bụla.+