Mkpughe 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O* wee guzo otu ebe n’elu ájá oké osimiri. Ahụkwara m otu anụ ọhịa+ nke si n’oké osimiri na-apụta.+ O nwere mpi iri na isi asaa, okpueze iri dịkwa na mpi ndị ahụ. Aha dị iche iche e ji na-ekwulu Chineke dịkwa n’isi ya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:1 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 73-74 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 9 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 8-11, 14-182/15/2009, p. 44/1/2004, p. 4 Mmezu Mkpughe, p. 186-190
13 O* wee guzo otu ebe n’elu ájá oké osimiri. Ahụkwara m otu anụ ọhịa+ nke si n’oké osimiri na-apụta.+ O nwere mpi iri na isi asaa, okpueze iri dịkwa na mpi ndị ahụ. Aha dị iche iche e ji na-ekwulu Chineke dịkwa n’isi ya.
13:1 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 73-74 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 9 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 8-11, 14-182/15/2009, p. 44/1/2004, p. 4 Mmezu Mkpughe, p. 186-190