-
Mkpughe 13:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ha fekwara dragọn ahụ n’ihi na o nyere anụ ọhịa ahụ ikike. Ha fekwara anụ ọhịa ahụ, na-asị: “Ònye dị ka anụ ọhịa a? Ònyekwa ga-alụsoli ya agha?”
-