-
Mkpughe 13:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Ha wee fee dragọn ahụ ofufe n’ihi na o nyere anụ ọhịa ahụ ikike, ha fekwara anụ ọhịa ahụ ofufe, na-ekwu, sị: “Ònye dị ka anụ ọhịa ahụ, ònye pụkwara ibuso ya agha?”
-